Nlezù Nke Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Egosipụtarà

Updated 23/4/26 by Zizoh Anto

Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Egosipụtarà nà-ègosí Atụmatụ Ihe Ọgụgụ e bipụtarà n'oge na-adịbeghị anya ma ọ bụ̀ nke dabara na oge, ná-èmé ka ọ dị mfe maka ndị ọgbakọ ụlọ ụka gị ịchọta ya. Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị bụ̀ ụzọ dị mma iji mee ka Akwụkwọ Nsọ bụrụ akụkụ nke ndụ ha kwa ụbọchị.

Ịmalitè Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Egosipụtarà

Enwerè ike ịmalitè Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Egosipụtarà dị ka Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Dị́ Nzuzo ma ọ bụ̀ Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Mmadụ Na Ndị Enyi N'àgụ́kó dị ka Atụmatụ Ihe Ọgụgụ ndị ọzọ a ná-egosipụtàghị. Nke a bụ̀ Atụmatụ Ihe Ọgụgụ a tụrụ anya na mmadụ kwesịrị ịmalitè, mana ọ gaghị amalite n'onwe ya maka onye ọ bụla.

Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Ahazìrì Iche

N'ihi ndị nrụkọ-ọrụ anyị ná-émesapụ́ aka, YouVersion nwerè ike ịnye Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Nke Akwụkwọ Nsọ pụrụ iche, akụrụngwa Vidiyo gasị, na ndị ọzọ nye ndị mmadụ gburugburu ụwa n'ọtụtụ narị asụsụ dị iche iche—ha niile dị́ akwughị-ụgwọ kpamkpam. 

Nyefè-gasị Atụmatụ Ihe Ọgụgụ pụrụ iche maka ụlọ ụka gị adịghị maka Ndị Obodo YouVersion. Tụlee iji Postụ Gasị mee ihe kama ndị ọzọ.

Ọ bụrụ na ị nwerè ọdịnaya magburu onwe ya, nke dị mkpa maka Ụka Kraịst zuru ụwa ọnụ ma chọọ ịmụtakwù ihe bànyeré gị na YouVersion ịrụkọ́ ọrụ, mekwuo nchọgharị maka ya ebe a.

Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dábéré Kpọmkwem Na Ebe

Ọ bụrụ na ụlọ ụka gị nwerè ọtụtụ ebe, ị nwerè ike ịhọrọ Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Egosipụtarà gá-ágá ebe niile ma ọ bụ̀ họrọ Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị pụrụ iche maka ebe ọ bụla.

A gà-ègosipụtá Atụmatụ Ihe Ọgụgụ ọkwa ya bụ̀ nke nzukọ na peeji kampọs/ebe niile mana nke a agaghị èmé ma ọ bụrụ na egosipụtarà Atụmatụ Ihe Ọgụgụ dị iche na ebe akọwapụtarà kpọmkwem.

Ọkwá-Ozi Gasị

Mgbe ị bipụtarà Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Egosipụtarà, aga ènyé onye ọbụla jikọrọ n'ụlọ ụka gị ná Ngwá ọkwá-ozi, bụ́ ndị gbanyere ọkwá-ozi ahụ ka ọ rụwa ọrụ.


How did we do?


Powered by HelpDocs (opens in a new tab)

Powered by HelpDocs (opens in a new tab)